Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-atụle ụzọ atọ Jehova si nyere Pọl onyeozi aka imeri nsogbu ndị bịaara ya. Ịtụle otú Jehova si nyere ndị ya aka n’oge ochie ga-eme ka obi sie anyị ike na Jehova ga-enyere anyị aka taa ná nsogbu ndị na-abịara anyị ná ndụ.