Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a O nwere ike isiri ụfọdụ n’ime anyị ike ịgbanwe otú anyị si eche echiche, otú anyị si akpa àgwà, ma ọ bụ ihe ndị anyị na-eme. Isiokwu a ga-akọwa ihe mere o ji dị mkpa ka anyị na-eme mgbanwe ná ndụ anyị, nakwa otú anyị ga-esi jiri ọṅụ na-eme mgbanwe ndị ahụ.