Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Josef, Neomi na Rut, onye Livaị, na Pita onyeozi nwechara ihe ndị mere ka ha daa mbà n’obi. N’isiokwu a, anyị ga-ahụ otú Jehova si kasie ha obi ma mee ka ha dị ike. Anyị ga-atụlekwa ihe anyị nwere ike ịmụta n’akụkọ ha, nakwa otú Chineke si jiri obiọma mesoo ha ihe.