Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ ga-abụ na ọ bụ Jọn onyeozi bụ “onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya.” (Jọn 21:7) Ọ ga-abụ na o nwere àgwà ndị magburu onwe ha mgbe ọ na-eto eto. Mgbe ọtụtụ afọ gachara, Jehova ji ya dee ọtụtụ ihe banyere ịhụnanya. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe ụfọdụ Jọn dere nakwa n’ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’aka ya.