Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs kwuru na ihe a ga-eji mara ndị na-eso ụzọ ya bụ na ha ga-ahụ ibe ha n’anya. Anyị niile na-agbalị ịhụ ibe anyị n’anya. Anyị kwesịrị ịhụ ụmụnna anyị n’anya otú ahụ ndị nọ n’otu ezinụlọ si ahụ ibe ha n’anya. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmụta otú anyị ga-esi na-enwekwuru ụmụnna anyị ọmịiko.