Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Olee ọrụ Jehova nyere ụmụnna nwaanyị n’ọgbakọ? Ụmụnna nwoke niile hà bụ ndị isi nke ụmụnna nwaanyị niile? Ọ̀ bụ otu ụdị ikike ka ndị okenye na ndị isi ezinụlọ nwere? N’isiokwu a, anyị ga-ahụ otú Okwu Chineke ga-esi nyere anyị aka ịmata azịza ajụjụ ndị a.