Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Ebe ndị uwe ojii bịara n’ụlọ otu nwanna kpụrụ ya, nwunye ya na nwa ya nwaanyị ana-ele ha. Mgbe nwanna ahụ nọ n’ụlọ mkpọrọ, ndị ọgbakọ ha sooro nwanna nwaanyị ahụ na nwa ya nwaanyị na-amụ ihe. Nwanna nwaanyị ahụ na nwa ya nwaanyị na-arịọ Jehova mgbe niile ka o nye ha ike iji die ọnwụnwa ahụ bịaara ha. Jehova mere ka obi ruo ha ala, ha enweekwa obi ike. Nke a mere ka okwukwe ha sikwuo ike, meekwa ka ha jiri ọṅụ na-atachi obi.