Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụghị anyị niile nwere onye anyị na-amụrụ Baịbụl ugbu a. Ma, anyị niile nwere ike inyere mmadụ aka ka o ruo eru ime baptizim. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú onye ọ bụla n’ime anyị ga-esi enyere onye a na-amụrụ ihe aka ka o ruo eru ime baptizim.