Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ka nwanna nwoke na-eto eto na Jehova na-adịkwu ná mma, ọ na-achọ ijekwuru ya ozi. Ọ bụrụ na nwanna nwoke achọọ iru eru ịbụ ohu na-eje ozi, o kwesịrị ime ihe ndị ga-eme ka ndị ọgbakọ ha na-akwanyere ya ùgwù. Gịnị ka ụmụnna nwoke na-eto eto nwere ike ime ka ndị ọzọ na-akwanyere ha ùgwù?