Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka e kwuru na Matiu 17:5, Jehova chọrọ ka anyị na-ege Ọkpara ya ntị. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe ụfọdụ anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị Jizọs kwuru mgbe ọ nọ n’elu osisi ịta ahụhụ.