Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’oge Jizọs na-eje ozi ya n’ụwa, ihe mere o ji kwuo ihe ụfọdụ ma ọ bụ jụọ ajụjụ ụfọdụ abụghị iji gosi otú obi dị ya. Kama, ọ bụ ka ndị na-eso ụzọ ya nwee ike ikwu uche ha.—Mak 7:24-27; Jọn 6:1-5; gụọ Ụlọ Nche Ọktoba 15, 2010, peeji nke 4 na nke 5.