Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu bu nke a ụzọ, anyị tụlere ụzọ ihe anọ mere ndị mmadụ n’oge Jizọs ji ghara ikwere na ya nakwa ihe mere ha anaghị ege ndị na-eso ụzọ ya ntị taa. Ma n’isiokwu a, anyị ga-atụle ụzọ ihe anọ ọzọ. Anyị ga-ahụkwa ihe mere ndị hụrụ Jehova n’anya anaghị ekwe ka ihe ọ bụla mee ka ha sụọ ngọngọ.