Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Setan bụ dinta aka siri ike. Ọ chọrọ ịmata anyị n’ọnyà n’agbanyeghị afọ ole anyị ferela Jehova. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Ekwensu si achọ iji mpako na anyaukwu emebi mmekọrịta anyị na Chineke. Anyị ga-amụtakwa ihe n’aka ụfọdụ ndị Setan ji mpako na anyaukwu mata n’ọnyà, hụkwa otú anyị nwere ike isi zere ọnyà Setan ndị a.