Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmata otú onye ọ bụla nọ n’ọgbakọ si enye aka n’ime ka mmadụ ghọọ onye na-eso ụzọ, gụọ isiokwu bụ́ “Otú Ọgbakọ Ga-esi Enyere Ndị A Na-amụrụ Baịbụl Aka Iru Eru Ime Baptizim.” Ọ gbara n’Ụlọ Nche nke Mach 2021.