Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Olee otú ịmụ Baịbụl nwere ike isi baara mmadụ uru? Na mbụ, nwoke a yiri onye ndụ ya na-enweghị isi. Ma, Ndịàmà Jehova ziri ya ozi ọma, ya ekweta ka a mụwara ya ihe. Ihe a kụziiri ya mere ka o nyefee Jehova onwe ya ma mee baptizim. Ka oge na-agakwa, yanwa ghọrọ onye na-eme ndị na-eso ụzọ. N’ikpeazụ, ha niile nọzi na Paradaịs.