Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na ite ájá enwee mgbawa na ya, ọ gaghị ara ahụ́ ya agbawaa. Otú ahụ ka ịma aka si eme ka ọgbakọ kewaa. Ọ bụrụ na ndị nọ n’ọgbakọ adịghị n’otu, udo agaghị adị. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe mere anyị kwesịrị iji zere ịna-ama aka nakwa ihe anyị ga-eme ka udo dịrị n’ọgbakọ.