Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d A na-agba ụmụnna nwoke ume ka ha gbaa mbọ ruo eru ịbụ ndị ohu na-eje ozi na ndị okenye. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịma ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eru, gụọ isi nke ise na isi nke isii n’akwụkwọ Ndị A Haziri Ime Uche Jehova.