Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe niile dị mma na-esi n’aka Jehova. Ọ na-emere onye ọ bụla ihe ọma, ma ndị ajọ omume. Ma, ọ na-akacha emere ndị ji obi ha niile na-efe ya ihe ọma. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Jehova si emere ndị ohu ya ihe ọma. Anyị ga-atụlekwa otú o si emere ndị wepụtakwuru oge ha ijere ya ozi ihe ọma.