a Isiokwu a ga-eme ka anyị gbanwee otú anyị si ghọta ihe e kwuru na Hagaị 2:7. N’isiokwu a, anyị ga-amụta otú anyị nwere ike isi soro n’otu ọrụ dị ezigbo mkpa nke na-eme ka mba niile maa jijiji. Anyị ga-amụtakwa otú ịma jijiji a si enyere ndị ụfọdụ aka ma na-akpa ndị ọzọ aka ọjọọ.