Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ihe a bụzi otú anyị si ghọta ya. N’oge gara aga, anyị kwuru na ọ bụghị ịma jijiji nke mba niile na-eme ka ndị ji ezi obi chọọ ịbịa fee Jehova. Gụọ “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” nke gbara n’Ụlọ Nche Mee 15, 2006.