Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ na-agbawa obi ma ọ bụrụ na onye anyị hụrụ n’anya ahapụ Jehova. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’otú obi na-adị Jehova ma ụdị ihe a mee. Anyị ga-elebakwa anya n’ihe ndị ga-enyere ndị a chụrụ onye ezinụlọ ha n’ọgbakọ aka idi ya nakwa ihe ha nwere ike ime ka okwukwe ha nọgide na-esi ike. Isiokwu a ga-enyekwara anyị aka ịmata ihe mmadụ niile nọ n’ọgbakọ nwere ike ime iji kasie ndị ezinụlọ ha obi ma na-akwado ha.