Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mkpebi ụfọdụ anyị na-eme nwere ike ime ka anyị ghara inwe ike na oge anyị ga-eji efe Jehova. E nwere mkpebi ndị lụrụ di na nwunye ọhụrụ ga-eme ga-agbasa ihe ga-eme ná ndụ ha. Isiokwu a ga-enyere ha aka ime mkpebi ndị ga-eme ka ha na-enwe obi ụtọ ná ndụ ha.