Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d NKỌWA FOTO: Jehova hụrụ mmadụ niile n’anya, ma ndị ohu ya. Ihe ndị e sere n’elu ndị a nọ ebe a na-egosi ụzọ dị iche iche Jehova si egosi anyị na ọ hụrụ anyị n’anya. Nke kachanụ n’ime ha bụ Jizọs Kraịst o ji chụọ àjà iji gbapụta anyị n’aka mmehie.