Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e NKỌWA FOTO: Jehova na-egosi ndị na-efe ya ma nwee okwukwe n’àjà mgbapụta Jizọs Kraịst ịhụnanya pụrụ iche. N’agbanyeghị na Jehova hụrụ ha n’anya otú o si hụ mmadụ niile n’anya, ịhụnanya nke o nwere n’ebe ha nọ pụrụ iche. Ihe ndị e sere n’elu ndị a nọ ebe a na-egosi ụzọ dị iche iche Jehova si egosi na ọ hụrụ anyị n’anya.