Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova chọrọ ka anyị na-egosi ụmụnna anyị ịhụnanya pụrụ iche. Anyị ga-aghọtakwu ihe ịhụnanya pụrụ iche pụtara ma ọ bụrụ na anyị atụlee otú ụfọdụ ndị fere Chineke n’oge ochie si gosi ibe ha ụdị ịhụnanya a. N’isiokwu a, anyị ga-ekwu ihe anyị ga-amụta n’aka Rut, Naomi, na Boaz.