Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c NKỌWA FOTO: Ebe otu nwoke kpọ nwunye ya na ụmụ ya bịa ileta nne na nna ya. Ọ na-agbakwa mbọ akpọtụrụ ha.