Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị Kraịst anọghị n’okpuru Iwu Mosis. Ma, Iwu ahụ kwuru ọtụtụ ihe ndị anyị kwesịrị ime na ihe ndị anyị na-ekwesịghị ime. Ịmụ gbasara ha ga-enyere anyị aka ịhụ ndị ọzọ n’anya na ime ihe dị Chineke mma. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịma otú anyị ga-esi eme ihe ụfọdụ Levitikọs isi nke iri na itoolu na-akụziri anyị.