Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Ebe a kwụsịrị otu nwanna ọrụ, ebe ọ na-enweghị ego ọ ga-eji gboo mkpa ezinụlọ ya, na ebe ha si n’ụlọ ha bi na-akwaga ebe ọzọ. Ọ bụrụ na ọ kpacharaghị anya, o nwere ike ịna-echegbu onwe ya, ya emee ka ọ kwụsị ibute ofufe Jehova ụzọ.