Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs gwara anyị ka anyị na-aga ije n’ọnụ ụzọ ámá dị mkpagide nke na-eduba ná ndụ. Ọ gwakwara anyị ka anyị na ụmụnna anyị dịrị n’udo. Olee ihe ụfọdụ nwere ike ime ka o siere anyị ike ime ihe a Jizọs kwuru? Oleekwa otú anyị ga-esi emeri ha?