Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Na broshọ bụ́ Azịza Ajụjụ Iri Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, gụọ ajụjụ nke isii isiokwu ya bụ “Olee Otú M Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ M Na-enye M?” nakwa katuun a na-ese na bọọdụ dị na jw.org aha ya bụ Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị. (Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ NA-ETO ETO.)