Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe e si nweta isiokwu afọ 2022 bụ Abụ Ọma 34:10. Ọ sịrị: “Ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.” Ọtụtụ ndị Jehova taa abaghị ọgaranya. Oleezi ihe mere e ji na-ekwu na “ihe ọma agaghị akọ” ndị ohu Jehova? Olee otú ịghọta ihe amaokwu a na-ekwu ga-esi nyere anyị aka ịkwadebe maka nsogbu ndị ga-abịa n’ọdịnihu?