Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji e NKỌWA FOTO: Ebe Jehova nyere ụmụ Izrel mana ka ha rie, meekwa ka uwe ha yi ghara ịka mgbe ha hapụrụ Ijipt.