Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jems na Jizọs toro n’otu ezinụlọ. Jems ma Ọkpara Chineke zuru okè karịa ọtụtụ ndị biri ndụ n’oge ahụ. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe anyị ga-amụta ná ndụ nwanne Jizọs, onye mechara soro ná ndị na-eduzi ọgbakọ Ndị Kraịst oge mbụ. Anyị ga-amụtakwa ihe n’ihe ndị ọ kụziri.