Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Okwu Grik a sụgharịrị “onye agbata obi” na Matiu 22:39 abụghị naanị onye bi mmadụ nso. Ọ pụtakwara onye ọ bụla ya na mmadụ mekọrọ ihe.