Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ naghị adịkarị mfe inye mmadụ ndụmọdụ. Ma ọ bụrụ na ọ dị mkpa na anyị ga-enye mmadụ ndụmọdụ, olee otú anyị ga-esi enye ya ka ọ baara onye anyị nyere ya uru, gbaakwa ya ume? Isiokwu a ga-enyere ndị okenye aka ịma otú ha ga-esi enye ndụmọdụ, ya eruo ndị ha nyere ya n’obi, ha emeekwa ihe a gwara ha.