Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs na-eche gbasara ndị ọzọ mgbe niile karịa otú o si eche gbasara onwe ya. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ụzọ ndị anyị nwere ike isi na-eme ka Jizọs. Anyị ga-ahụkwa otú inyere ndị ọzọ aka ka Jizọs ga-esi baara anyị ezigbo uru.