Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Tupu mmadụ eruo eruo ka e mee ya baptizim, onye ahụ ga-agbanwe ihe ụfọdụ ná ndụ ya. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmata àgwà ndị so n’àgwà ochie, ihe mere anyị kwesịrị iji yipụ àgwà ochie, na otú anyị ga-esi eyipụ ya. Isiokwu na-eso nke a ga-akọwa otú anyị ga-esi ka yiri àgwà ọhụrụ mgbe anyị mechara baptizim.