Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Obi dị anyị ezigbo ụtọ maka otú ndị okenye si na-arụsi ọrụ ike ma na-enyere anyị aka. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe anọ na-anaghị adịchara ndị okenye mfe omume. Anyị ga-atụlekwa ihe anọ Pọl onyeozi mere nwere ike inyere ndị okenye aka imeri nsogbu ndị a. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịna-enwere ndị okenye ọmịiko, meekwa ka anyị na-egosi ha na anyị hụrụ ha n’anya ma na-akwado ha.