Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị bi n’oge na-eme obi ụtọ. E nwere amụma ndị dị n’akwụkwọ Mkpughe na-emezu n’oge a. Olee otú amụma ndị a si gbasa anyị? N’isiokwu a nakwa n’isiokwu abụọ ndị ọzọ na-eso ya, anyị ga-eleba anya n’ihe ụfọdụ dị n’akwụkwọ Mkpughe. Anyị ga-amụta otú ime ihe e dere n’akwụkwọ Mkpughe ga-esi eme ka anyị na-efe Jehova otú ọ chọrọ.