Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Okpueze dị n’isi anụ ọhịa nke mbụ ahụ. Ma, okpueze adịghị na mpi ihe ahụ yiri anụ ọhịa ahụ. (Mkpu. 13:1) Ihe kpatara ya bụ na o si ná ndị eze asaa ndị ọzọ pụta. Ọ bụkwa ha na-enye ya ike.—Gụọ isiokwu dị na jw.org bụ́ “Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Na-acha Uhie Uhie E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 17?”