Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Solomọn na Jizọs nwere ezigbo amamihe. Ọ bụ Jehova nyere ha amamihe ahụ. N’isiokwu a, anyị ga-ahụ ihe anyị nwere ike ịmụta na ndụmọdụ Solomọn na Jizọs si n’ike mmụọ nsọ nye gbasara otú anyị kwesịrị isi na-ele ego, ọrụ anyị, na onwe anyị anya. Anyị ga-ahụkwa otú ime ihe Baịbụl kwuru gbasara ihe ndị a si baara ụfọdụ ụmụnna anyị uru.