Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e NKỌWA FOTO: Ebe John na-arụ ọrụ mgbe ọrụ gbasara. Ọ chọghị ime ka iwe wee onye ọ na-arụrụ ọrụ. N’ihi ya, mgbe ọ bụla onye ọ na-arụrụ ọrụ gwara ya ka ọ rụọ ọrụ ma ọrụ gbasaa, ọ na-ekweta. Ná mgbede ahụkwa, Tom bụ́ ohu na-eje ozi so otu okenye gaara mmadụ nleta ọzụzụ atụrụ. N’oge gara aga, Tom kọwaara onye ọ na-arụrụ ọrụ na ọ na-eji ụfọdụ mgbede ya n’izu eme ihe gbasara ofufe Jehova.