Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: Okwu Hibru a sụgharịrị “olileanya” pụtara ichere ka ihe mee ma na-atụsi anya ya ike. O nwekwara ike ịpụta ịtụkwasị mmadụ obi.—Ọma 25:2, 3; 62:5.