Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị kwesịrị ịtụkwasị ụmụnna anyị obi. Ime ya anaghị adị mfe mgbe niile n’ihi na ha na-akpasu anyị iwe mgbe ụfọdụ. N’isiokwu a, anyị ga-ahụ otú ime ihe Baịbụl kwuru na iche gbasara ihe mere n’oge ochie nwere ike isi nyere anyị aka ịtụkwasị ụmụnna anyị obi ma ọ bụ ịmalitekwa tụkwasịwa ha obi ma ọ bụrụ na ha mere ihe wutere anyị.