Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Baịbụl kwuru na e nwere ike inwe ụfọdụ ndị nọ n’ọgbakọ anyị na-ekwesịghị ịtụkwasị obi. (Jud 4) Ọ bụ eziokwu na ọ naghị emekarị, ma mgbe ụfọdụ, ndị na-abụghị ezigbo ụmụnna nwere ike ịna-ekwu “ihe ndị na-abụghị eziokwu” iji ghọgbuo ndị ọzọ. (Ọrụ 20:30) Anyị anaghị atụkwasị ụdị ndị ahụ obi ma ọ bụ na-ege ha ntị.