Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu a ga-akọwa ihe a gbanwere n’otú anyị sibu ghọta ihe Jizọs kwuru gbasara “mbilite n’ọnwụ nke ndụ” na “mbilite n’ọnwụ nke ikpe.” (Ihe e dere n’ala ala peeji Jọn 5:28, 29.) Anyị ga-amụta ihe mbilite n’ọnwụ abụọ a pụtara na ndị ga-eso ná ndị a ga-akpọlite na nke ọ bụla n’ime ha.