Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ malitere ide ihe n’akwụkwọ ahụ kemgbe “a tọrọ ntọala ụwa,” ya bụ, kemgbe a malitere ịmụta ndị a ga-eji àjà Jizọs ji ndụ ya chụọ gbapụta. (Mat. 25:34; Mkpu. 17:8) N’ihi ya, ọ ga-abụ Ebel, bụ́ nwoke rubeere Jehova isi, bụ onye mbụ e dere aha ya n’akwụkwọ nke ndụ.