Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’oge gara aga, anyị kwuru na “ikpe” ahụ e kwuru ebe a pụtara ịma ha ikpe ọnwụ. Nke bụ́ eziokwu bụ na “ikpe” nwere ike ịpụta ịma mmadụ ikpe. Ma, n’amaokwu a, ọ dị ka ihe “ikpe” Jizọs kwuru pụtara bụ ileru mmadụ anya ma ọ bụ ile mmadụ ule. Otu akwụkwọ na-akọwa okwu Grik kwukwara na ọ pụtara “ileru àgwà mmadụ anya.”