Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu a ga-akọwa ihe a gbanwere n’otú anyị si ghọta ọrụ ịkụzi ihe kachanụ a rụtụrụla kemgbe ụwa, nke e kwuru okwu ya na Daniel 12:2, 3. Anyị ga-amata mgbe a ga-arụ ya na ndị ga-eso rụọ ya. Anyị ga-ahụkwa otú nkụzi a ga-esi mee ka ndị bi n’ụwa jikere maka ule ikpeazụ a ga-enwe mgbe Jizọs chịchara otu puku (1,000) afọ.