Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ma, “ndị ezi omume” na “ndị ajọ omume” e kwuru n’Ọrụ Ndịozi 24:15 na “ndị mere ezi ihe” na “ndị mere ajọ omume” e kwuru na Jọn 5:29 (Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ) na-ekwu gbasara ihe ndị a kpọlitere n’ọnwụ mere tupu ha anwụọ.